Peeji emelitere emelitere ikpeazụ: Mar 06, 2020

Eji Ethereum

otu. Jiri ngwa komputa aruru na ethereum

Uzọ kachasị mma iji malite na Ethereum bụ ịwụnye n'ime ya ozugbo! Enwere otutu ngwa komputa Ethereum ị nwere ike iji taa.

Nke a bụ naanị ngwa komputa ole ma ole ewuru na Ethereum - anyị na-atụgharị ndepụta a ugboro ugboro!

  • Gitcoin, netwok nke agbamume nke ndi mmeputa mepere uzo
  • Cent, netwok mmekorita mmadu ebe inwere ike irite ego site na itinye ozi
  • Veil, ikpo okwu ahia nke na - enye gi ohere itinye nzuko na ihe omume uwa
  • CryptoKitties Egwuregwu ebe ị ga anakọta ma zụo dijitalụ mkpokota pusi
  • DAI, ego cryptocurrency na adighi agbanwe nke jigidere uru na $ 1 USD

Ufọdụ n'ime ngwa komputa ndị a nwere ike ịchọ akpa ego - lee ngalaba dị n'okpuru maka ozi ndị ọzọ.

Nwere mmasị ịlele ngwa komputa ndị ọzọ aruru na Ethereum?

abuo. Gini bu ETH, kedu ka m ga-esi nweta ya?

ETH bụ ego nwaafo Ethereum. Ọ bụ "ego dijitalụ" enwere ike izipu na ịntanetị ozugbo ozugbo na n'ọnụ ala, ma jikwa ya n'ọtụtụ ngwa komputa dabere na Ethereum dịka ndị ahụ dị n'elu.

Uzọ kachasị mfe iji nweta ETH bụ ịzụta ụfọdụ. Enwere ọtụtụ mgbanwe cryptocurrency ga-enyere gị ohere ịzụta ETH, mana nke ị ga eji mee ihe ga-adabere na ebe i bi na etu ịchọrọ isi kwụọ ụgwọ.

Maka inweta nkọwa ndi ozo banyere otu esi azuta ETH lelee ntuziaka ndi a:

Ato. Gịnị bụ akpa ego, ma olee nke m kwesịrị iji?

Obere akpa ego bụ ngwa komputa nke na-eme ka ọ dị mfe ijide na izipu ETH, yana imekorita ya na ngwa komputa aruru na Ethereum.

Odoghi gi anya obere akpa ego iga eji? Bido na ntuziaka ndị a:

Chọrọ ịmatakwu banyere ịchekwa ego ndebe na ijikwa igodo onwe?