Peeji emelitere emelitere ikpeazụ: Mar 06, 2020

Mụta maka Ethereum

Nnọọ na ethereum.org/ig/learn, otu ihe eji aru oru nyere gị aka ịmatakwu gbasara Ethereum. Peeji a gụnyere teknuzu na akụkọ na-abụghị ọrụaka, ntuziaka na ihe eji aru oru. Ọ bụrụ na ị bu onye ohuru na Ethereum, anyị na-atụ aro ka ịmalite ebe a .

Ndị a bụ ụfọdụ ebe mmalite kachasi mma:

Na mgbakwunye na ozi dị na peeji a, enwere ọtụtụ ihe enyere obodo aka kwesịrị ịchoputa: